Abụ Ọma 145:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọgbọ niile ga-aja ọrụ gị mma,+Ha ga-akọkwa akụkọ banyere oké ọrụ gị.+