Joshụa 4:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 O wee sị ụmụ Izrel: “Mgbe ọ bụla ụmụ unu jụrụ nna ha n’ọdịnihu, sị, ‘Gịnị ka nkume ndị a pụtara?’+ Abụ Ọma 71:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Chineke, biko, ahapụla m ruo ọbụna mgbe m mere agadi na mgbe isi chara m awọ́,+Ruo mgbe m kọọrọ ọgbọ ọzọ banyere ogwe aka gị,+Kọọkwara ndị niile a ka ga-amụ banyere ịdị ike gị.+ Aịzaya 38:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ bụ onye dị ndụ, ee, ọ bụ onye dị ndụ pụrụ ito gị,+Dị nnọọ ka m pụrụ ito gị taa.+Nna pụrụ ime ka ụmụ ya mara ikwesị ntụkwasị obi gị.+
21 O wee sị ụmụ Izrel: “Mgbe ọ bụla ụmụ unu jụrụ nna ha n’ọdịnihu, sị, ‘Gịnị ka nkume ndị a pụtara?’+
18 Chineke, biko, ahapụla m ruo ọbụna mgbe m mere agadi na mgbe isi chara m awọ́,+Ruo mgbe m kọọrọ ọgbọ ọzọ banyere ogwe aka gị,+Kọọkwara ndị niile a ka ga-amụ banyere ịdị ike gị.+
19 Ọ bụ onye dị ndụ, ee, ọ bụ onye dị ndụ pụrụ ito gị,+Dị nnọọ ka m pụrụ ito gị taa.+Nna pụrụ ime ka ụmụ ya mara ikwesị ntụkwasị obi gị.+