Diuterọnọmi 19:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 unu ga-eme ya kpọmkwem ihe ahụ ọ kpara nkata ime nwanne ya,+ ị ga-ekpochapụkwa ihe ọjọọ n’etiti unu.+ Abụ Ọma 7:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ ga-eji isi ya buru nsogbu ya,+Ọ ga-ejikwa opu isi ya buru ihe ike ọ na-eme.+ Abụ Ọma 37:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mma agha nke ha ga-aba n’obi ha,+A ga-agbajikwa ụta ha.+ Abụ Ọma 141:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị ajọ omume ga-adabakọta n’ụgbụ ha,+Ma mụ onwe m ga-agafere. Daniel 6:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Eze wee nye iwu, e wee kpọta ndị ikom ahụ boro Daniel ebubo,+ tụba ha+ na ụmụ ha na ndị nwunye ha+ n’olulu ọdụm; ha adarughị n’ala olulu ahụ tupu ọdụm ndị ahụ adọrie ha, ha tapịakwara ọkpụkpụ ha niile.+
19 unu ga-eme ya kpọmkwem ihe ahụ ọ kpara nkata ime nwanne ya,+ ị ga-ekpochapụkwa ihe ọjọọ n’etiti unu.+
24 Eze wee nye iwu, e wee kpọta ndị ikom ahụ boro Daniel ebubo,+ tụba ha+ na ụmụ ha na ndị nwunye ha+ n’olulu ọdụm; ha adarughị n’ala olulu ahụ tupu ọdụm ndị ahụ adọrie ha, ha tapịakwara ọkpụkpụ ha niile.+