Job 37:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ na-atọhapụ ya n’okpuru eluigwe dum,Àmụ̀mà+ ya na-erukwa n’ebe niile ụwa sọtụrụ. Matiu 24:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ihi na dị nnọọ ka àmụ̀mà+ na-esi n’ebe ọwụwa anyanwụ apụta ma gbuo ruo n’ebe ọdịda anyanwụ, otú ahụ ka ọnụnọ nke Nwa nke mmadụ ga-adị.+
27 N’ihi na dị nnọọ ka àmụ̀mà+ na-esi n’ebe ọwụwa anyanwụ apụta ma gbuo ruo n’ebe ọdịda anyanwụ, otú ahụ ka ọnụnọ nke Nwa nke mmadụ ga-adị.+