Job 42:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ị sịrị, ‘Ònye bụ onye a na-amaghị ihe nke na-ekpuchi ihe e zubeworo?’+N’ihi ya, m kwuru okwu, ma aghọtaghị mIhe ndị karịrị m ịghọta, bụ́ ihe m na-amaghị.+ 1 Timoti 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 na-achọ ka ha bụrụ ndị na-akụzi+ iwu,+ ma ha adịghị aghọta ihe ndị ha na-ekwu ma ọ bụ ihe ndị ha na-ekwusi okwu ike banyere ha.
3 Ị sịrị, ‘Ònye bụ onye a na-amaghị ihe nke na-ekpuchi ihe e zubeworo?’+N’ihi ya, m kwuru okwu, ma aghọtaghị mIhe ndị karịrị m ịghọta, bụ́ ihe m na-amaghị.+
7 na-achọ ka ha bụrụ ndị na-akụzi+ iwu,+ ma ha adịghị aghọta ihe ndị ha na-ekwu ma ọ bụ ihe ndị ha na-ekwusi okwu ike banyere ha.