Abụ Ọma 40:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 I mewo ọtụtụ ihe,+Jehova bụ́ Chineke m, bụ́ ọrụ gị ndị dị ebube nakwa ihe ndị ị na-eche banyere anyị;+Ọ dịghị onye a ga-eji tụnyere gị.+Ọ bụrụ na mụ asị ka m kọwa ha ma ọ bụ kwuwe banyere ha,Ha dị ọtụtụ karịa otú m pụrụ ịkọ.+ Abụ Ọma 131:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 131 Jehova, obi m adịghị mpako,+Anya m adịghịkwa elu;+Etinyeghịkwa m aka n’ịchọ oké ihe,+Ma ọ bụ n’ihe m na-apụghị ịghọta.+ Abụ Ọma 139:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ihe ọmụma dị otú ahụ karịrị m.+Ọ dị elu nke na apụghị m ịghọta ya.+
5 I mewo ọtụtụ ihe,+Jehova bụ́ Chineke m, bụ́ ọrụ gị ndị dị ebube nakwa ihe ndị ị na-eche banyere anyị;+Ọ dịghị onye a ga-eji tụnyere gị.+Ọ bụrụ na mụ asị ka m kọwa ha ma ọ bụ kwuwe banyere ha,Ha dị ọtụtụ karịa otú m pụrụ ịkọ.+
131 Jehova, obi m adịghị mpako,+Anya m adịghịkwa elu;+Etinyeghịkwa m aka n’ịchọ oké ihe,+Ma ọ bụ n’ihe m na-apụghị ịghọta.+