1 Samuel 18:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ndị na-ejere Sọl ozi wee malite ikwu okwu ndị a ná ntị Devid, ma Devid sịrị: “Ọ̀ bụ obere ihe n’anya unu mụ na eze ịgọ ọgọ, ebe m bụ onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya+ na onye a na-ejighị kpọrọ ihe?”+ Abụ Ọma 138:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na Jehova dị elu, ma ọ na-ahụ onye dị umeala n’obi;+Ma ọ na-anọ onye na-ebuli onwe ya elu n’ebe dị anya.+ Ilu 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 anya dị elu,+ ire na-agha ụgha,+ na aka na-awụfu ọbara nke na-emeghị ihe ọjọọ,+
23 Ndị na-ejere Sọl ozi wee malite ikwu okwu ndị a ná ntị Devid, ma Devid sịrị: “Ọ̀ bụ obere ihe n’anya unu mụ na eze ịgọ ọgọ, ebe m bụ onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya+ na onye a na-ejighị kpọrọ ihe?”+
6 N’ihi na Jehova dị elu, ma ọ na-ahụ onye dị umeala n’obi;+Ma ọ na-anọ onye na-ebuli onwe ya elu n’ebe dị anya.+