Job 42:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ị sịrị, ‘Ònye bụ onye a na-amaghị ihe nke na-ekpuchi ihe e zubeworo?’+N’ihi ya, m kwuru okwu, ma aghọtaghị mIhe ndị karịrị m ịghọta, bụ́ ihe m na-amaghị.+ Abụ Ọma 139:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ihe ọmụma dị otú ahụ karịrị m.+Ọ dị elu nke na apụghị m ịghọta ya.+
3 Ị sịrị, ‘Ònye bụ onye a na-amaghị ihe nke na-ekpuchi ihe e zubeworo?’+N’ihi ya, m kwuru okwu, ma aghọtaghị mIhe ndị karịrị m ịghọta, bụ́ ihe m na-amaghị.+