Abụ Ọma 104:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ụmụ ọdụm tojuru etoju na-ebigbọ ka ha nweta anụ oriri,+Ka ha chọtakwa ihe oriri ha n’aka Chineke.+ Abụ Ọma 145:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ihe niile i kere eke nwere olileanya n’ebe ị nọ,+Ị na-enyekwa ha nri ha n’oge ya.+ Nehọm 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọdụm nọ na-adọrisiri ụmụ ya anụ ga-ezuru ha, ọ nọkwa na-adọgburu nne ọdụm anụ. O mekwara ka ọgba ya jupụta n’anụ ọ dọgburu, meekwa ka ebe ọ na-ezo jupụta n’anụ ọ dọrisịrị adọrisị.+
21 Ụmụ ọdụm tojuru etoju na-ebigbọ ka ha nweta anụ oriri,+Ka ha chọtakwa ihe oriri ha n’aka Chineke.+
12 Ọdụm nọ na-adọrisiri ụmụ ya anụ ga-ezuru ha, ọ nọkwa na-adọgburu nne ọdụm anụ. O mekwara ka ọgba ya jupụta n’anụ ọ dọgburu, meekwa ka ebe ọ na-ezo jupụta n’anụ ọ dọrisịrị adọrisị.+