Abụ Ọma 147:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ na-enye anụmanụ ihe oriri ha,+Na-enyekwa ụmụ ugoloọma na-ebeku ya ihe oriri.+ Joel 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Anụ ọhịa na-elekwa anya n’ebe ị nọ,+ n’ihi na ọwa mmiri atawo,+ ọkụ erepịawokwa ala ịta ahịhịa ndị dị n’ala ịkpa.”
20 Anụ ọhịa na-elekwa anya n’ebe ị nọ,+ n’ihi na ọwa mmiri atawo,+ ọkụ erepịawokwa ala ịta ahịhịa ndị dị n’ala ịkpa.”