Job 38:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ònye na-akwadebere ugoloọma nri ya+Mgbe ụmụ ya na-etiku Chineke maka enyemaka,Mgbe ha na-awagharị n’ihi na ihe ha ga-eri adịghị? Abụ Ọma 104:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ụmụ ọdụm tojuru etoju na-ebigbọ ka ha nweta anụ oriri,+Ka ha chọtakwa ihe oriri ha n’aka Chineke.+ Abụ Ọma 145:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ihe niile i kere eke nwere olileanya n’ebe ị nọ,+Ị na-enyekwa ha nri ha n’oge ya.+ Abụ Ọma 147:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ na-enye anụmanụ ihe oriri ha,+Na-enyekwa ụmụ ugoloọma na-ebeku ya ihe oriri.+
41 Ònye na-akwadebere ugoloọma nri ya+Mgbe ụmụ ya na-etiku Chineke maka enyemaka,Mgbe ha na-awagharị n’ihi na ihe ha ga-eri adịghị?
21 Ụmụ ọdụm tojuru etoju na-ebigbọ ka ha nweta anụ oriri,+Ka ha chọtakwa ihe oriri ha n’aka Chineke.+