Abụ Ọma 104:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ha niile nwere nchekwube n’ebe ị nọ+Ka i nye ha ihe oriri ha n’oge ya.+ Abụ Ọma 136:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Onye na-enye anụ ahụ́ niile nri:+N’ihi na obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi;+ Abụ Ọma 145:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ihe niile i kere eke nwere olileanya n’ebe ị nọ,+Ị na-enyekwa ha nri ha n’oge ya.+
25 Onye na-enye anụ ahụ́ niile nri:+N’ihi na obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi;+ Abụ Ọma 145:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ihe niile i kere eke nwere olileanya n’ebe ị nọ,+Ị na-enyekwa ha nri ha n’oge ya.+