Job 38:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ònye na-akwadebere ugoloọma nri ya+Mgbe ụmụ ya na-etiku Chineke maka enyemaka,Mgbe ha na-awagharị n’ihi na ihe ha ga-eri adịghị? Luk 12:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Rịbanụ ama nke ọma na ugoloọma+ adịghị akụ mkpụrụ, ha adịghịkwa ewe ihe ubi, ha enweghịkwa ọba ma ọ bụ ụlọ nkwakọba ihe, ma Chineke na-enye ha nri. Ọ̀ bụ na unu adịghị oké ọnụ ahịa karịa nnụnụ?”+
41 Ònye na-akwadebere ugoloọma nri ya+Mgbe ụmụ ya na-etiku Chineke maka enyemaka,Mgbe ha na-awagharị n’ihi na ihe ha ga-eri adịghị?
24 Rịbanụ ama nke ọma na ugoloọma+ adịghị akụ mkpụrụ, ha adịghịkwa ewe ihe ubi, ha enweghịkwa ọba ma ọ bụ ụlọ nkwakọba ihe, ma Chineke na-enye ha nri. Ọ̀ bụ na unu adịghị oké ọnụ ahịa karịa nnụnụ?”+