Luk 12:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Leruonụ ugoloọma anya: Ha anaghị akụ mkpụrụ, ha anaghịkwa ewe ihe ubi. Ha enweghịkwa ọba ma ọ bụ ụlọ ha na-akwasa ihe. Ma Chineke na-enye ha nri.+ Ọ̀ bụ na unu abaghị uru karịa nnụnụ?”+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:24 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),3/2023, p. 21 Ụlọ Nche,8/1/2010, p. 29
24 Leruonụ ugoloọma anya: Ha anaghị akụ mkpụrụ, ha anaghịkwa ewe ihe ubi. Ha enweghịkwa ọba ma ọ bụ ụlọ ha na-akwasa ihe. Ma Chineke na-enye ha nri.+ Ọ̀ bụ na unu abaghị uru karịa nnụnụ?”+