Job 38:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 Ònye na-akwadebere ugoloọma nri+Mgbe ụmụ ya na-ebe ákwá ka Chineke nyere ha aka,Ha ana-adagharịkwa maka na ihe ha ga-eri adịghị? Abụ Ọma 147:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ na-enye anụmanụ ihe ha ga-eri,+Na-enye ụmụ ugoloọma na-ebe ubé ihe ha ga-eri.+
41 Ònye na-akwadebere ugoloọma nri+Mgbe ụmụ ya na-ebe ákwá ka Chineke nyere ha aka,Ha ana-adagharịkwa maka na ihe ha ga-eri adịghị?