26 Leruonụ nnụnụ anya.+ Ha anaghị akụ mkpụrụ. Ha anaghị aghọrọ mkpụrụ, ha anaghịkwa ekpokọta mkpụrụ n’ụlọ a na-akwasa ihe. Ma, Nna unu nke eluigwe na-enye ha nri. Ọ̀ bụ na unu abaghị uru karịa ha?
24 Leruonụ ugoloọma anya: Ha anaghị akụ mkpụrụ, ha anaghịkwa ewe ihe ubi. Ha enweghịkwa ọba ma ọ bụ ụlọ ha na-akwasa ihe. Ma Chineke na-enye ha nri.+ Ọ̀ bụ na unu abaghị uru karịa nnụnụ?”+