Job 38:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ònye na-akwadebere ugoloọma nri ya+Mgbe ụmụ ya na-etiku Chineke maka enyemaka,Mgbe ha na-awagharị n’ihi na ihe ha ga-eri adịghị? Abụ Ọma 147:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ na-enye anụmanụ ihe oriri ha,+Na-enyekwa ụmụ ugoloọma na-ebeku ya ihe oriri.+
41 Ònye na-akwadebere ugoloọma nri ya+Mgbe ụmụ ya na-etiku Chineke maka enyemaka,Mgbe ha na-awagharị n’ihi na ihe ha ga-eri adịghị?