1 Ndị Eze 17:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma o ruru na mgbe ụbọchị ụfọdụ gafere, iyi ndagwurugwu ahụ tara,+ n’ihi na ọ dịbeghị mmiri zoro n’elu ala. 1 Ndị Eze 18:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ehab wee gwa Obedaya, sị: “Gaa gburugburu ala a ruo n’isi iyi niile nakwa n’iyi ndagwurugwu niile. Ikekwe, anyị ga-ahụ ahịhịa ndụ,+ ka anyị wee chebe ịnyịnya na ịnyịnya ibu anyị ndụ, ka a gharakwa ịla ụmụ anụmanụ anyị n’iyi ọzọ.”+ Jeremaya 14:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Nke a bụ okwu Jehova nke ruru Jeremaya ntị banyere ụkọ mmiri ozuzo:+
7 Ma o ruru na mgbe ụbọchị ụfọdụ gafere, iyi ndagwurugwu ahụ tara,+ n’ihi na ọ dịbeghị mmiri zoro n’elu ala.
5 Ehab wee gwa Obedaya, sị: “Gaa gburugburu ala a ruo n’isi iyi niile nakwa n’iyi ndagwurugwu niile. Ikekwe, anyị ga-ahụ ahịhịa ndụ,+ ka anyị wee chebe ịnyịnya na ịnyịnya ibu anyị ndụ, ka a gharakwa ịla ụmụ anụmanụ anyị n’iyi ọzọ.”+