Ọpụpụ 15:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jehova, aka nri gị dị ike nke ukwuu,+Jehova, aka nri gị pụrụ ịkụri onye iro.+ Abụ Ọma 89:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 I nwere ogwe aka dị ike,+Aka gị dị ike,+Aka nri gị dị elu.+ 1 Ndị Kọrịnt 10:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ka “ànyị na-akpali Jehova ikwo ekworo”?+ Ànyị ka ya ike?+