Job 12:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ha na-asọ ìsì n’ọchịchịrị,+ n’ebe ìhè na-adịghị,Ka o wee mee ka ha na-adagharị dị ka onye mmanya na-egbu.+ Ilu 4:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ụzọ ndị ajọ omume yiri ọchịchịrị;+ ha amaghịkwa ihe na-akpọbi ha ụkwụ.+
25 Ha na-asọ ìsì n’ọchịchịrị,+ n’ebe ìhè na-adịghị,Ka o wee mee ka ha na-adagharị dị ka onye mmanya na-egbu.+