Job 19:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ndị niile mụ na ha na-akpachi anya na-asọ m oyi,+Ndị m hụrụ n’anya aghọwokwa ndị na-emegide m.+ Abụ Ọma 38:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma ndị m hụrụ n’anya na ndị enyi m na-agbara m ọsọ n’ihi ọrịa m,+Ndị mụ na ha na-akpachi anya eguzopụwokwa iche n’ebe dị anya.+
11 Ma ndị m hụrụ n’anya na ndị enyi m na-agbara m ọsọ n’ihi ọrịa m,+Ndị mụ na ha na-akpachi anya eguzopụwokwa iche n’ebe dị anya.+