Aịzaya 21:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Kuterenụ onye akpịrị na-akpọ nkụ mmiri. Unu ndị bi n’ala Tima,+ wetaranụ onye na-agba ọsọ ndụ nri ka o rie. Jeremaya 25:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 na Didan+ na Tima+ na Bọz na ndị niile na-akpụ ntutu dị n’agba ntị abụọ ha;+
14 Kuterenụ onye akpịrị na-akpọ nkụ mmiri. Unu ndị bi n’ala Tima,+ wetaranụ onye na-agba ọsọ ndụ nri ka o rie.