Job 6:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ìgwè ndị njem nke Tima+ elewo anya ịhụ ha,Ìgwè ndị Siba,+ ndị nọ na-eme njem, echerewo ha. Jeremaya 25:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 na Didan+ na Tima+ na Bọz na ndị niile na-akpụ ntutu dị n’agba ntị abụọ ha;+