Job 3:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Gịnị mere e ji nwee ndị na-echere ọnwụ, ma ọ dịghị abịara ha,+Ọ bụ ezie na ha na-egwu ala maka ya karịa ka ha na-egwu maka akụ̀ zoro ezo? Mkpughe 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’oge ahụ, ndị ahụ ga-achọ ọnwụ+ ma ha agaghị achọta ya ma ọlị, ha ga-achọkwa ịnwụ ma ọnwụ ga na-agbara ha ọsọ.
21 Gịnị mere e ji nwee ndị na-echere ọnwụ, ma ọ dịghị abịara ha,+Ọ bụ ezie na ha na-egwu ala maka ya karịa ka ha na-egwu maka akụ̀ zoro ezo?
6 N’oge ahụ, ndị ahụ ga-achọ ọnwụ+ ma ha agaghị achọta ya ma ọlị, ha ga-achọkwa ịnwụ ma ọnwụ ga na-agbara ha ọsọ.