Job 3:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Gịnị mere e ji nwee ndị na-echere ọnwụ, ma ọ dịghị abịara ha,+Ọ bụ ezie na ha na-egwu ala maka ya karịa ka ha na-egwu maka akụ̀ zoro ezo? Mkpughe 6:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ha wee na-asị ugwu na oké nkume ndị ahụ: “Dakwasịnụ anyị+ ma zobe anyị ka Onye ahụ nke nọ n’ocheeze ahụ+ ghara ịhụ anyị, ka ọnụma nke Nwa Atụrụ ahụ gharakwa ịbịakwasị anyị,+
21 Gịnị mere e ji nwee ndị na-echere ọnwụ, ma ọ dịghị abịara ha,+Ọ bụ ezie na ha na-egwu ala maka ya karịa ka ha na-egwu maka akụ̀ zoro ezo?
16 Ha wee na-asị ugwu na oké nkume ndị ahụ: “Dakwasịnụ anyị+ ma zobe anyị ka Onye ahụ nke nọ n’ocheeze ahụ+ ghara ịhụ anyị, ka ọnụma nke Nwa Atụrụ ahụ gharakwa ịbịakwasị anyị,+