46 E mesịa, Ribeka nọ na-agwa Aịzik, sị: “Ndụ a m dị agbụla m n’ihi ndị inyom Het.+ Ọ bụrụ na Jekọb anwaa anwaa si n’etiti ndị inyom Het ndị a, bụ́ ndị inyom nke ala a, lụta nwaanyị, olee uru ndụ m baara m?”+
4 Ya onwe ya wee banye n’ala ịkpa gaa njem otu ụbọchị, n’ikpeazụ, ọ bịara nọdụ ọdụ n’okpuru otu osisi brum.+ O wee malite ịrịọ ka mkpụrụ obi ya nwụọ wee sị: “O zuwo! Ugbu a, Jehova, wepụ mkpụrụ obi m,+ n’ihi na akaghị m nna nna m hà mma.”