Aịzaya 59:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ bụ àkwá nke agwọ ọjọọ ka ha bụworo, ha na-akpakwa ọnyà ududo.+ Onye ọ bụla nke riri àkwá ya ga-anwụ, ajụala ga-esikwa n’àkwá ya nke kụwara akụwa pụta.+
5 Ọ bụ àkwá nke agwọ ọjọọ ka ha bụworo, ha na-akpakwa ọnyà ududo.+ Onye ọ bụla nke riri àkwá ya ga-anwụ, ajụala ga-esikwa n’àkwá ya nke kụwara akụwa pụta.+