Job 40:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Onye na-ahụtakarị mmejọ ọ̀ ga-esesa Onye Pụrụ Ime Ihe Niile okwu?+Ka onye na-abara Chineke mba zaa ya.”+ Ndị Rom 9:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Gị mmadụ,+ ònye n’ezie, ka ị bụ na ị ga na-asa Chineke okwu?+ Ihe a kpụrụ akpụ ọ̀ ga-agwa onye kpụrụ ya, sị, “Gịnị mere i ji mee m otú a?”+
2 “Onye na-ahụtakarị mmejọ ọ̀ ga-esesa Onye Pụrụ Ime Ihe Niile okwu?+Ka onye na-abara Chineke mba zaa ya.”+
20 Gị mmadụ,+ ònye n’ezie, ka ị bụ na ị ga na-asa Chineke okwu?+ Ihe a kpụrụ akpụ ọ̀ ga-agwa onye kpụrụ ya, sị, “Gịnị mere i ji mee m otú a?”+