Job 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Bụ́ onye m na-agaghị asa okwu, a sịgodị na m bụ onye ziri ezi.+M ga-arịọ onye mụ na ya nwere ikpe arịrịọ.+ Luk 17:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ya mere, unu onwe unu, mgbe unu mere ihe niile e kenyere unu, sịnụ, ‘Anyị bụ ndị ohu na-abaghị uru ọ bụla.+ Ihe anyị mere bụ ihe anyị kwesịrị ime.’”
15 Bụ́ onye m na-agaghị asa okwu, a sịgodị na m bụ onye ziri ezi.+M ga-arịọ onye mụ na ya nwere ikpe arịrịọ.+
10 Ya mere, unu onwe unu, mgbe unu mere ihe niile e kenyere unu, sịnụ, ‘Anyị bụ ndị ohu na-abaghị uru ọ bụla.+ Ihe anyị mere bụ ihe anyị kwesịrị ime.’”