Aịzaya 8:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Onye nke ọ bụla ga-anọ n’ihe isi ike, kwụrụkwa agụụ+ mgbe o si n’ala a na-agafe; ọ ga-erukwa na, n’ihi na agụụ na-agụ ya nakwa n’ihi na iwe ji ya, ọ ga-akọcha eze ya, kọchaakwa Chineke ya,+ ọ ga-elelikwa anya elu.
21 Onye nke ọ bụla ga-anọ n’ihe isi ike, kwụrụkwa agụụ+ mgbe o si n’ala a na-agafe; ọ ga-erukwa na, n’ihi na agụụ na-agụ ya nakwa n’ihi na iwe ji ya, ọ ga-akọcha eze ya, kọchaakwa Chineke ya,+ ọ ga-elelikwa anya elu.