Abụ Ọma 107:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha wagharịrị n’ala ịkpa,+ n’ọzara;+Ha ahụghị ụzọ ọ bụla ha ga-esi gaa n’obodo ha ga-ebi.+ Abụ Ọma 107:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Ọ na-eme ka nlelị zuo ndị a ma ama ahụ́,+Wee mee ka ha na-awagharị n’ebe tọgbọrọ nkịtị, n’ebe ụzọ na-adịghị.+
40 Ọ na-eme ka nlelị zuo ndị a ma ama ahụ́,+Wee mee ka ha na-awagharị n’ebe tọgbọrọ nkịtị, n’ebe ụzọ na-adịghị.+