Job 12:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mụ onwe m nwekwara obi na-aghọta+ ihe dị ka unu nwere.Unu akaghị m,+Olee onye na-amaghị ihe ndị a? 2 Ndị Kọrịnt 11:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na echere m na ọ dịghị otu mkpụrụ ihe m ji dị ala+ n’ebe ndịozi ọkasị mma+ unu nọ.