Job 23:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 A sị nnọọ na m maara ebe m nwere ike ịhụ ya!+M ga-aga n’ebe ya e wusiri ike.+ Job 29:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Dị nnọọ ka m dị n’oge m bụ okorobịa,+Mgbe mụ na Chineke nwere mmekọrịta chiri anya n’ụlọikwuu m;+ Job 31:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 A sị nnọọ na m nwere onye na-ege m ntị,+Nakwa na Onye Pụrụ Ime Ihe Niile ga-aza m dị ka aka m bịanyere si dị!+Ma ọ bụkwanụ, a sị na onye mụ na ya nwere okwu ikpe nwere ihe o dere n’akwụkwọ!
4 Dị nnọọ ka m dị n’oge m bụ okorobịa,+Mgbe mụ na Chineke nwere mmekọrịta chiri anya n’ụlọikwuu m;+ Job 31:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 A sị nnọọ na m nwere onye na-ege m ntị,+Nakwa na Onye Pụrụ Ime Ihe Niile ga-aza m dị ka aka m bịanyere si dị!+Ma ọ bụkwanụ, a sị na onye mụ na ya nwere okwu ikpe nwere ihe o dere n’akwụkwọ!
35 A sị nnọọ na m nwere onye na-ege m ntị,+Nakwa na Onye Pụrụ Ime Ihe Niile ga-aza m dị ka aka m bịanyere si dị!+Ma ọ bụkwanụ, a sị na onye mụ na ya nwere okwu ikpe nwere ihe o dere n’akwụkwọ!