Job 13:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Otú ọ dị, mụ onwe m ga-agwa Onye Pụrụ Ime Ihe Niile okwu,+Ọ ga-atọkwa m ụtọ ka mụ na Chineke rụrịta ụka. Job 16:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 A ga-ekpebi ikpe n’etiti mmadụ na Chineke,Dị ka e si ekpebi ikpe n’etiti mmadụ na ibe ya.+
3 Otú ọ dị, mụ onwe m ga-agwa Onye Pụrụ Ime Ihe Niile okwu,+Ọ ga-atọkwa m ụtọ ka mụ na Chineke rụrịta ụka.