Job 31:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 A sị nnọọ na m nwere onye na-ege m ntị,+Nakwa na Onye Pụrụ Ime Ihe Niile ga-aza m dị ka aka m bịanyere si dị!+Ma ọ bụkwanụ, a sị na onye mụ na ya nwere okwu ikpe nwere ihe o dere n’akwụkwọ! Ekliziastis 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ihe ọ bụla nke dị adị, a kpọworị ya aha, a marawokwa ihe mmadụ bụ;+ o nweghịkwa ike ịrụ onye ka ya ike ụka.+ Aịzaya 45:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ahụhụ ga-adịrị onye na-alụso Onye kpụrụ ya ọgụ,+ dị ka ibe eju nke na-alụso ibe eju ndị ọzọ e ji ájá kpụọ ọgụ! Ụrọ+ ò kwesịrị ịsị onye kpụrụ ya: “Gịnị ka ị na-akpụ?” Ihe ị rụrụ ò kwesịkwara ịsị: “O nweghị aka”? Ndị Rom 9:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Gị mmadụ,+ ònye n’ezie, ka ị bụ na ị ga na-asa Chineke okwu?+ Ihe a kpụrụ akpụ ọ̀ ga-agwa onye kpụrụ ya, sị, “Gịnị mere i ji mee m otú a?”+
35 A sị nnọọ na m nwere onye na-ege m ntị,+Nakwa na Onye Pụrụ Ime Ihe Niile ga-aza m dị ka aka m bịanyere si dị!+Ma ọ bụkwanụ, a sị na onye mụ na ya nwere okwu ikpe nwere ihe o dere n’akwụkwọ!
10 Ihe ọ bụla nke dị adị, a kpọworị ya aha, a marawokwa ihe mmadụ bụ;+ o nweghịkwa ike ịrụ onye ka ya ike ụka.+
9 Ahụhụ ga-adịrị onye na-alụso Onye kpụrụ ya ọgụ,+ dị ka ibe eju nke na-alụso ibe eju ndị ọzọ e ji ájá kpụọ ọgụ! Ụrọ+ ò kwesịrị ịsị onye kpụrụ ya: “Gịnị ka ị na-akpụ?” Ihe ị rụrụ ò kwesịkwara ịsị: “O nweghị aka”?
20 Gị mmadụ,+ ònye n’ezie, ka ị bụ na ị ga na-asa Chineke okwu?+ Ihe a kpụrụ akpụ ọ̀ ga-agwa onye kpụrụ ya, sị, “Gịnị mere i ji mee m otú a?”+