Aịzaya 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Alaka+ ga-esi n’úkwù osisi Jesi+ puo; ome+ nke si na mgbọrọgwụ ya pulite ga-amị mkpụrụ.+ Daniel 4:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “‘Ebe ọ bụ na ha kwuru ka a hapụ úkwù osisi ahụ,+ ị ga-enwetaghachi alaeze gị mgbe ị matara na Chineke nke nọ n’eluigwe na-achị achị.+ Daniel 11:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Otu onye nke si n’ome+ nke mgbọrọgwụ ada eze ga-ebili nọchie eze, ọ ga-abịakwutekwa ndị agha ma buso ebe e wusiri ike nke eze ugwu agha, ọ ga-ebusokwa ha agha wee merie ha.
26 “‘Ebe ọ bụ na ha kwuru ka a hapụ úkwù osisi ahụ,+ ị ga-enwetaghachi alaeze gị mgbe ị matara na Chineke nke nọ n’eluigwe na-achị achị.+
7 Otu onye nke si n’ome+ nke mgbọrọgwụ ada eze ga-ebili nọchie eze, ọ ga-abịakwutekwa ndị agha ma buso ebe e wusiri ike nke eze ugwu agha, ọ ga-ebusokwa ha agha wee merie ha.