Jenesis 44:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ bụrụ na unu akpọrọkwa onye nke a pụọ n’ihu m, o wee nwụọ n’ihe mberede, unu ga-eme ka m jiri mwute gbadaruo Shiol n’isi awọ́ m.’+ 1 Samuel 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jehova bụ Onye na-eme ka a nwụọ na Onye na-echebe ndụ,+Onye na-eme ka a rịdaa na Shiol,+ Ọ na-emekwa ka a rịgote.+ Aịzaya 57:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ na-enwe udo;+ onye ọ bụla nke na-eje ije n’ụzọ kwụ ọtọ+ na-ezuru ike+ n’ihe ndina ya.+
29 Ọ bụrụ na unu akpọrọkwa onye nke a pụọ n’ihu m, o wee nwụọ n’ihe mberede, unu ga-eme ka m jiri mwute gbadaruo Shiol n’isi awọ́ m.’+
6 Jehova bụ Onye na-eme ka a nwụọ na Onye na-echebe ndụ,+Onye na-eme ka a rịdaa na Shiol,+ Ọ na-emekwa ka a rịgote.+