Hosia 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ifrem na-eri ifufe,+ na-achụsokwa ifufe si n’ebe ọwụwa anyanwụ ogologo ụbọchị dum.+ Ọ na-agha ụgha nke ukwuu, na-ebukọrọkwa ihe ndị mmadụ.+ Ha na Asiria agbawo ndụ,+ ha butekwaara Ijipt mmanụ.
12 “Ifrem na-eri ifufe,+ na-achụsokwa ifufe si n’ebe ọwụwa anyanwụ ogologo ụbọchị dum.+ Ọ na-agha ụgha nke ukwuu, na-ebukọrọkwa ihe ndị mmadụ.+ Ha na Asiria agbawo ndụ,+ ha butekwaara Ijipt mmanụ.