Jeremaya 22:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ifufe ga-azụ ndị ọzụzụ atụrụ gị niile dị ka atụrụ;+ a ga-adọrọ ndị hụrụ gị n’anya nke ukwuu n’agha.+ N’ihi na ihere ga-eme gị n’oge ahụ, ị ga-abụkwa onye e mechuru ihu n’ihi ọdachi gị dum.+
22 Ifufe ga-azụ ndị ọzụzụ atụrụ gị niile dị ka atụrụ;+ a ga-adọrọ ndị hụrụ gị n’anya nke ukwuu n’agha.+ N’ihi na ihere ga-eme gị n’oge ahụ, ị ga-abụkwa onye e mechuru ihu n’ihi ọdachi gị dum.+