Jeremaya 2:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “Dị ka ihere si eme onye ohi mgbe e jidere ya, otú ahụ ka ihere meworo ndị ụlọ Izrel,+ ha onwe ha, ndị eze ha, ndị isi ha na ndị nchụàjà ha na ndị amụma ha.+
26 “Dị ka ihere si eme onye ohi mgbe e jidere ya, otú ahụ ka ihere meworo ndị ụlọ Izrel,+ ha onwe ha, ndị eze ha, ndị isi ha na ndị nchụàjà ha na ndị amụma ha.+