Job 18:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ike na-agwụcha ya,Ọdachi+ ejikerewo ime ka o tewe ụkwụ. Aịzaya 8:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ ga-ele anya n’ụwa, ma, lee! ọ bụ ahụhụ na ọchịchịrị,+ oké mgbachi na oge ihe isi ike na itiri nke na-enweghị ìhè+ ka ọ ga-ahụ. Jud 13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 ajọ ebili mmiri nke oké osimiri nke na-agbọlite ihe ndị na-akpatara ha ihere;+ kpakpando ndị na-awagharị awagharị, bụ́ ndị e debeere oké ịgba itiri ruo mgbe ebighị ebi.+
22 Ọ ga-ele anya n’ụwa, ma, lee! ọ bụ ahụhụ na ọchịchịrị,+ oké mgbachi na oge ihe isi ike na itiri nke na-enweghị ìhè+ ka ọ ga-ahụ.
13 ajọ ebili mmiri nke oké osimiri nke na-agbọlite ihe ndị na-akpatara ha ihere;+ kpakpando ndị na-awagharị awagharị, bụ́ ndị e debeere oké ịgba itiri ruo mgbe ebighị ebi.+