Abụ Ọma 35:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ndị si n’ezi ofufe dapụ bụ́ ndị na-akwa emo iji nweta ntakịrị ihe oriri+Na-ata ikikere ezé megide m.+ Ndị Hibru 11:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ee, ndị ọzọ natara ọnwụnwa nke ha site n’ịkwa emo na ịpịa ihe, ọbụna site n’agbụ+ na ụlọ mkpọrọ.+
16 Ndị si n’ezi ofufe dapụ bụ́ ndị na-akwa emo iji nweta ntakịrị ihe oriri+Na-ata ikikere ezé megide m.+