Job 30:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ugbu a, aghọọla m ọbụna ihe ha ji agụ egwú,+Aghọwokwara m ha ihe ịkwa emo.+ Abụ Ọma 69:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mgbe m ji ákwà iru uju mere uwe,M wee ghọọrọ ha ihe e ji atụ ilu.+