Abụ Ọma 69:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ndị nọ ọdụ n’ọnụ ụzọ ámá malitere ikwu banyere m,+Abụkwa m onye ndị aṅụrụma ji agụ egwú.+ Abụ Ákwá 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ndị niile na-emegide m na-achị m ọchị,+ ha na-eji m agụ egwú ogologo ụbọchị dum.+