Job 30:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ugbu a, aghọọla m ọbụna ihe ha ji agụ egwú,+Aghọwokwara m ha ihe ịkwa emo.+ Mak 15:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ha na-etikwa ya okporo amị n’isi ma na-agbụ ya ọnụ mmiri, ha na-egbukwa ikpere n’ala kpọọrọ ya isiala.+
19 Ha na-etikwa ya okporo amị n’isi ma na-agbụ ya ọnụ mmiri, ha na-egbukwa ikpere n’ala kpọọrọ ya isiala.+