Job 30:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ugbu a, aghọọla m ọbụna ihe ha ji agụ egwú,+Aghọwokwara m ha ihe ịkwa emo.+ Abụ Ọma 69:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ndị nọ ọdụ n’ọnụ ụzọ ámá malitere ikwu banyere m,+Abụkwa m onye ndị aṅụrụma ji agụ egwú.+ Abụ Ọma 137:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na ọ bụ n’ebe ahụ ka ndị dọọrọ anyị n’agha gwara anyị ka anyị bụọrọ ha abụ,+Ndị na-akwa anyị emo gwakwara anyị ka anyị mee ha obi ụtọ, sị:+“Bụọrọnụ anyị otu n’ime abụ Zayọn.”+
3 N’ihi na ọ bụ n’ebe ahụ ka ndị dọọrọ anyị n’agha gwara anyị ka anyị bụọrọ ha abụ,+Ndị na-akwa anyị emo gwakwara anyị ka anyị mee ha obi ụtọ, sị:+“Bụọrọnụ anyị otu n’ime abụ Zayọn.”+