Job 30:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 “Ugbu a, ha achịwo m ọchị,+Bụ́ ndị m tọrọ atọ,+Ndị m na-agaraghị ekwe ka nna haSoro nkịta ndị na-edu ìgwè ewu na atụrụ m nọrọ. Abụ Ọma 44:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 I mewo ka anyị bụrụ ndị ndị agbata obi anyị na-akọcha,+Bụrụkwa ndị ndị niile nọ anyị gburugburu na-akwa emo, na-akparịkwa.+ Jeremaya 20:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova, ị ghọgbuwo m, m wee bụrụ onye a ghọgburu aghọgbu. I ji ike gị megide m, i wee merie m.+ Aghọrọ m onye a na-achị ọchị ogologo ụbọchị dum; onye ọ bụla na-akwa m emo.+
30 “Ugbu a, ha achịwo m ọchị,+Bụ́ ndị m tọrọ atọ,+Ndị m na-agaraghị ekwe ka nna haSoro nkịta ndị na-edu ìgwè ewu na atụrụ m nọrọ.
13 I mewo ka anyị bụrụ ndị ndị agbata obi anyị na-akọcha,+Bụrụkwa ndị ndị niile nọ anyị gburugburu na-akwa emo, na-akparịkwa.+
7 Jehova, ị ghọgbuwo m, m wee bụrụ onye a ghọgburu aghọgbu. I ji ike gị megide m, i wee merie m.+ Aghọrọ m onye a na-achị ọchị ogologo ụbọchị dum; onye ọ bụla na-akwa m emo.+