Ezikiel 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Mmụọ ahụ wee buru m,+ ee, o buuru m, m wee jiri obi ilu na iwe gawa, aka Jehova nke dịkwasịrị m dị ike.+ Maịka 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma mụ onwe m, mmụọ Jehova emewo ka m jupụta n’ike, jupụtakwa n’ikpe ziri ezi na ịdị ike,+ ka m wee gwa Jekọb nnupụisi ya, gwakwa Izrel mmehie ya.+
14 Mmụọ ahụ wee buru m,+ ee, o buuru m, m wee jiri obi ilu na iwe gawa, aka Jehova nke dịkwasịrị m dị ike.+
8 Ma mụ onwe m, mmụọ Jehova emewo ka m jupụta n’ike, jupụtakwa n’ikpe ziri ezi na ịdị ike,+ ka m wee gwa Jekọb nnupụisi ya, gwakwa Izrel mmehie ya.+