Job 12:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Aghọworo m mmadụ ibe m ihe ọchị,+Bụrụkwa onye na-akpọku Chineke ka ọ za ya.+Onye ezi omume, nke a na-apụghịkwa ịta ụta, aghọọla ihe ọchị. Abụ Ọma 22:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ndị niile na-ahụ m na-akwa m emo;+Ha na-emeghe ọnụ ha iji kwaa m emo, ha na-efufekwa isi, na-asị:+ Jeremaya 15:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Nne m, efuola m,+ n’ihi na ị mụwo m, bụ́ nwoke ya na ụwa dum na-ese okwu, na-alụkwa ọgụ.+ Ọ dịghị onye m gbazinyere ihe, ọ dịghịkwa onye gbazinyere m. Ha niile na-edu m ikwu.+ Abụ Ákwá 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ndị niile na-emegide m na-achị m ọchị,+ ha na-eji m agụ egwú ogologo ụbọchị dum.+ Ọrụ Ndịozi 17:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Mgbe ha nụrụ banyere mbilite n’ọnwụ nke ndị nwụrụ anwụ, ụfọdụ malitere ịkwa emo,+ ebe ndị ọzọ sịrị: “Anyị ga-anụ banyere nke a ọbụna n’oge ọzọ.”
4 Aghọworo m mmadụ ibe m ihe ọchị,+Bụrụkwa onye na-akpọku Chineke ka ọ za ya.+Onye ezi omume, nke a na-apụghịkwa ịta ụta, aghọọla ihe ọchị.
10 Nne m, efuola m,+ n’ihi na ị mụwo m, bụ́ nwoke ya na ụwa dum na-ese okwu, na-alụkwa ọgụ.+ Ọ dịghị onye m gbazinyere ihe, ọ dịghịkwa onye gbazinyere m. Ha niile na-edu m ikwu.+
32 Mgbe ha nụrụ banyere mbilite n’ọnwụ nke ndị nwụrụ anwụ, ụfọdụ malitere ịkwa emo,+ ebe ndị ọzọ sịrị: “Anyị ga-anụ banyere nke a ọbụna n’oge ọzọ.”