Jeremaya 15:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Nne m, efuola m, maka na ị mụrụ m.+ Mụ na ndị obodo m niile na-ese okwu, na-alụkwa ọgụ oge niile. E nweghị onye m na-agbazinye ihe, e nweghịkwa onye na-agbazinye m. Ha niile na-abụ m ọnụ.
10 Nne m, efuola m, maka na ị mụrụ m.+ Mụ na ndị obodo m niile na-ese okwu, na-alụkwa ọgụ oge niile. E nweghị onye m na-agbazinye ihe, e nweghịkwa onye na-agbazinye m. Ha niile na-abụ m ọnụ.